Agba Ochie – Akwụkwọ Gasị nke Mozis

Ụbọchị Gasị 70
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe gà-eduru gị gazuo akwụkwọ ise mbụ nke Agba Ochie. Nwéré naanị isi akwụkwọ ole na ole ịgà agụ kwa ụbọchị, nke a bụ̀ atụmatụ ihe ọgụgụ dị ezigbo mma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ otù.
Ọ bụ YouVersion mepụtara atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ọzi ndị ọzọ, gaa na: www.youversion.com