Agba Ochie – Akwụkwọ Gasị nke Akụkọ Ihe Mere Eme

Ụbọchị Gasị 90
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe gà-eduru gị gaa njem n'akụkọ ihe mere eme nke Ụmụ Izrel a hụrụ n’ime Agba Ochie jiri isiakwụkwọ atọ ma ọ bụ anọ kwa ụbọchị. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gà-adị oké mma maka ọmụmụ nke onwe-onye ma ọ bụ otù.
Ọ bụ YouVersion mepụtara atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ọzi ndị ọzọ, biko gaa na: www.youversion.com