Logo YouVersion
Îcone de recherche

Matiu Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Matiu bụ otu nʼime ndị ozi iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ Kraịst. Ihe o dere nʼakwụkwọ a bụ ihe ndị ahụ ọ hụrụ anya, na nke o ji ntị ya nụ. Ọkpụrụkpụ okwu Matiu ji mere isi akụkọ dị nʼakwụkwọ a bụ Alaeze Chineke, ya na ihe niile Jisọs Kraịst ziri banyere ya.
Ihe Matiu bu nʼobi mgbe o dere akwụkwọ a bụ igosi na Jisọs Kraịst bụ onye mezuru ihe niile e buru nʼamụma nʼAgba Ochie banyere ya.
Usoro e si dee ya:
Ọmụmụ Kraịst na mmalite ije ozi ya 1–4
Ozizi banyere alaeze Chineke 5–7
Ozizi ndị ọzọ, na ilu dị iche iche 8–18
Ụzọ Jerusalem 19–23
Amụma banyere oge dị nʼihu 24–25
Ọnwụ na mbilite nʼọnwụ 26–28

Sélection en cours:

Matiu Ihe dị nʼime ya: BIU

Surbrillance

Partager

Copier

None

Tu souhaites voir tes moments forts enregistrés sur tous tes appareils? Inscris-toi ou connecte-toi

YouVersion utilise des cookies pour personnaliser votre expérience. En utilisant notre site Web, vous acceptez l'utilisation des cookies comme décrit dans notre Politique de confidentialité