YouVersion logo
BibelLeseplanerVideoer
Få appen
Språkvelger
Søkeikon

Populære bibelvers fra JỌN 9

1

JỌN 9:4

Bible Nso

IGBOB

Ayi aghaghi ilu ọlu Onye ziterem, mb͕e ubọchi fọduru: abali nābia, mb͕e ọ dighi onye ọ bula puru ilu ọlu.

Sammenlign

Utforsk JỌN 9:4

2

JỌN 9:5

Bible Nso

IGBOB

Mb͕e ọ bula M'nọ n'uwa, abum Ìhè nke uwa.

Sammenlign

Utforsk JỌN 9:5

3

JỌN 9:2-3

Bible Nso

IGBOB

Ndi nēso uzọ-Ya we jua Ya, si, Rabai, ònye mehiere, onye a, ma-ọbu ndi muru ya, nke mere ka amua ya n'ìsì? Jisus zara, si, Onye a emehieghi, ndi muru ya emehieghi kwa: kama ka ọlu Chineke we puta ìhè n'aru ya.

Sammenlign

Utforsk JỌN 9:2-3

4

JỌN 9:39

Bible Nso

IGBOB

Jisus we si, Ọ bu ikpé ka Mu onwem ji bia n'uwa nka, ka ndi nāhughi uzọ we hu; ka ndi huru uzọ we ghọ kwa ndi-ìsì.

Sammenlign

Utforsk JỌN 9:39

Gratis leseplaner og andakter relatert til JỌN 9

Forrige kapittel
Neste kapittel
YouVersion

Oppmuntrer og utfordrer deg til å søke nærhet med Gud hver dag.

Tjeneste

Om

Karrierer

Frivillig

Blogg

Presse

Nyttige lenker

Hjelp

Gi

Bibeloversettelser

Lydbibler

Bibelspråk

Dagens bibelvers


En digital tjeneste av

Life.Church
Norsk

©2026 Life.Church / YouVersion

PersonvernerklæringVilkår
Vulnerability Disclosure Program
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest