YouVersion logo
BibelLeseplanerVideoer
Få appen
Språkvelger
Søkeikon

Populære bibelvers fra JỌN 8

1

JỌN 8:12

Bible Nso

IGBOB

Ya mere Jisus gwara ha okwu ọzọ, si, Mu onwem bu Ìhè nke uwa: onye nēsom agaghi-ejeghari n'ọchichiri, kama ọ gēnwe Ìhè nke ndu.

Sammenlign

Utforsk JỌN 8:12

2

JỌN 8:32

Bible Nso

IGBOB

unu gāmara kwa ezi-okwu, ezi-okwu ahu gēme kwa ka unu pua n'orù.

Sammenlign

Utforsk JỌN 8:32

3

JỌN 8:31

Bible Nso

IGBOB

Ya mere Jisus nāsi ndi-Ju ndi kwere-Ya-ri, Ọ buru na unu onwe-unu anọgide n'okwum, unu bu ndi nēso uzọm n'ezie

Sammenlign

Utforsk JỌN 8:31

4

JỌN 8:36

Bible Nso

IGBOB

Ya mere ọ buru na Ọkpara gēme ka unu pua n'orù, unu gābu ndi puworo n'orù n'ezie.

Sammenlign

Utforsk JỌN 8:36

5

JỌN 8:7

Bible Nso

IGBOB

Ma mb͕e ha nọgidere nāju Ya, O welie Onwe-ya elu, si ha, Onye akēmehieghi n'etiti unu, ya buru uzọ tu ya nkume.

Sammenlign

Utforsk JỌN 8:7

6

JỌN 8:34

Bible Nso

IGBOB

Jisus zara ha, si, N'ezie, n'ezie, asim unu, Onye ọ bula nke nēmehie bu orù nmehie.

Sammenlign

Utforsk JỌN 8:34

7

JỌN 8:10-11

Bible Nso

IGBOB

Jisus we welie Onwe-ya elu, si ya, Nwanyi, òle ebe ha nọ? ọ̀ dighi onye ọ bula mara gi ikpé? O we si, Ọ dighi onye ọ bula, Onye-nwe-ayi. Jisus we si, Mu onwem amaghi kwa gi ikpé: ga nke gi. site n'ub͕u a adila nēmehie ọzọ.

Sammenlign

Utforsk JỌN 8:10-11

Gratis leseplaner og andakter relatert til JỌN 8

Forrige kapittel
Neste kapittel
YouVersion

Oppmuntrer og utfordrer deg til å søke nærhet med Gud hver dag.

Tjeneste

Om

Karrierer

Frivillig

Blogg

Presse

Nyttige lenker

Hjelp

Gi

Bibeloversettelser

Lydbibler

Bibelspråk

Dagens bibelvers


En digital tjeneste av

Life.Church
Norsk

©2026 Life.Church / YouVersion

PersonvernerklæringVilkår
Vulnerability Disclosure Program
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest