YouVersion logo
BibelLeseplanerVideoer
Få appen
Språkvelger
Søkeikon

Populære bibelvers fra JỌN 2

1

JỌN 2:11

Bible Nso

IGBOB

Jisus mere nmalite ihe-iriba-ama-Ya nile nka na Kena nke Galili, we me ka ebube-Ya puta ìhè; ndi nēso uzọ-Ya we kwere na Ya.

Sammenlign

Utforsk JỌN 2:11

2

JỌN 2:4

Bible Nso

IGBOB

Jisus we si ya, Nwanyi, gini ka Mu na gi nwekọrọ? oge hour nkem akābiarughi.

Sammenlign

Utforsk JỌN 2:4

3

JỌN 2:7-8

Bible Nso

IGBOB

Jisus si ha, Were miri b͕ajue ite-miri ndia. Ha we b͕ajupu ha n'ọnu. O we si ha, Kuputanu ub͕u a, bugara onye-isi oriri. Ha we būru ya.

Sammenlign

Utforsk JỌN 2:7-8

4

JỌN 2:19

Bible Nso

IGBOB

Jisus zara, si ha, Kwatuenu ulo nsọ a, n'ubọchi atọ M'gēweli kwa ya elu.

Sammenlign

Utforsk JỌN 2:19

5

JỌN 2:15-16

Bible Nso

IGBOB

O we chiri udọ̀ me utari, we chupu ha nile n'ulo uku Chineke, ma aturu ma ehi ahu; Ọ wusì ego ndi nāb͕anwe ego, kpù kwa table-ha iru; Ọ si ndi nēre nduru, Chipunu ihe ndi a n'ebe a; unu emela ulo Nnam ka ọ buru ulo ahia.

Sammenlign

Utforsk JỌN 2:15-16

Gratis leseplaner og andakter relatert til JỌN 2

Forrige kapittel
Neste kapittel
YouVersion

Oppmuntrer og utfordrer deg til å søke nærhet med Gud hver dag.

Tjeneste

Om

Karrierer

Frivillig

Blogg

Presse

Nyttige lenker

Hjelp

Gi

Bibeloversettelser

Lydbibler

Bibelspråk

Dagens bibelvers


En digital tjeneste av

Life.Church
Norsk

©2026 Life.Church / YouVersion

PersonvernerklæringVilkår
Vulnerability Disclosure Program
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest