Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Agba Ochie – Akwụkwọ Gasị nke Akụkọ Ihe Mere EmeIhe Nhụchatụ

Old Testament – The Books of History

ỤBỌCHỊ 29 NKE 90

Taa bụ ụbọchị ịgụ ihe ndị ahụ ịna enweghị ohere wee gụọ ma ọ bụ ịnọ jụụ tụgharịa uche n'ihe ndị Chineke nọ na-akụziri gị n'ọgụgụ gị niile.

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Old Testament – The Books of History

Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe gà-eduru gị gaa njem n'akụkọ ihe mere eme nke Ụmụ Izrel a hụrụ n’ime Agba Ochie jiri isiakwụkwọ atọ ma ọ bụ anọ kwa ụbọchị. Atụmatụ ihe ọgụgụ a gà-adị oké mma maka ọmụmụ nke onwe-onye ma ọ bụ otù.

More

This plan was created by YouVersion. For more information, please visit: www.youversion.com