Logotip de YouVersion
La BíbliaPlansVídeos
Aconsegueix l'aplicació
Selector d'idiomes
Icona de cerca

Versets bíblics populars de JENESIS 11

1

JENESIS 11:6-7

Bible Nso

IGBOB

Jehova we si, Le, ha bu otù ndi, ọ bu kwa otù asusu ka ha nile nwere; nka bu kwa ihe ha nāmalite ime: ub͕u a agaghi-eb͕ochiri ha ihe ọ bula nke ha nēzube ime. Ngwa, ka ayi rida, ghagbue asusu-ha n'ebe ahu, ka ha we ghara inurita asusu ibe-ha.

Compara

Explorar JENESIS 11:6-7

2

JENESIS 11:4

Bible Nso

IGBOB

Ha we si, Ngwa, ka ayi wuere onwe-ayi obodo, na ulo-elu, nke elu-ya gēru n'elu-igwe, ka ayi mekwara onwe-ayi aha; ka ayi we ghara ib͕asa n'elu uwa nile.

Compara

Explorar JENESIS 11:4

3

JENESIS 11:9

Bible Nso

IGBOB

N'ihi nka ka akpọrọ aha-ya Bebel; n'ihi na n'ebe ahu ka Jehova ghab͕uru asusu uwa nile: ọ bu kwa n'ebe ahu ka Jehova mere ka ha si b͕asa n'elu uwa nile.

Compara

Explorar JENESIS 11:9

4

JENESIS 11:1

Bible Nso

IGBOB

Uwa nile we nwe otù asusu na otù uzọ okwu.

Compara

Explorar JENESIS 11:1

5

JENESIS 11:5

Bible Nso

IGBOB

Jehova we ridata ihu obodo ahu na ulo-elu ahu, nke umu madu wuru.

Compara

Explorar JENESIS 11:5

6

JENESIS 11:8

Bible Nso

IGBOB

Jehova we me ka ha si n'ebe ahu b͕asa n'elu uwa nile: ha we rapu iwu obodo ahu.

Compara

Explorar JENESIS 11:8

Capítol anterior
Capítol següent
YouVersion

Animant-te i desafiant-te a buscar la intimitat amb Déu cada dia.

Ministeri

Sobre

Carreres

Fes-te voluntari

Blog

Premsa

Enllaços útils

Ajuda

Fer un donatiu

Versions de la Bíblia

Bíblia en àudio

Idiomes de la Bíblia

Verset del dia


Un Ministeri Digital de

Life.Church
Català

©2026 Life.Church / YouVersion

Política de privacitatCondicions d'ús
Programa de divulgació de vulnerabilitats
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest