YouVersion 标志
圣经计划视频
获取软件
选择语言
搜索图标

NDI ROM 2 的热门经文

1

NDI ROM 2:3-4

Bible Nso

IGBOB

Ma ì nāgu nka, gi madu, nke nēkpe ndi nēme ihe di otú a, ma i nēme kwa ha, na gi onwe-gi gāb͕anari ikpé Chineke? Ma-ọbu ì nēlelì àkù nke obi-ọma-Ya na nke nnagide-Ya na nke ogologo-ntachi-obi-Ya, ebe i nāmaghi na ọlu obi-ọma Chineke nēdubà gi na nchèghari?

对照

探索 NDI ROM 2:3-4

2

NDI ROM 2:1

Bible Nso

IGBOB

N'ihi ya i nweghi ngọpu, gi madu, onye ọ bula nēkpe ikpé: n'ihi na i nāma onwe-gi ikpe n'ihe i nēkpe madu-ibe-gi; n'ihi na gi onye nēkpe ikpe nēme otù ihe ahu.

对照

探索 NDI ROM 2:1

3

NDI ROM 2:11

Bible Nso

IGBOB

n'ihi na ile-madu-anya-n'iru adighi n'ebe Chineke nọ.

对照

探索 NDI ROM 2:11

4

NDI ROM 2:13

Bible Nso

IGBOB

n'ihi na ọ bughi ndi nānu iwu bu ndi ezi omume n'ebe Chineke nọ, kama ọ bu ndi nēdebe iwu ka agāgu na ndi ezi omume

对照

探索 NDI ROM 2:13

5

NDI ROM 2:6

Bible Nso

IGBOB

Onye gēnyeghachi onye ọ bula dika ọlu-ya nile si di

对照

探索 NDI ROM 2:6

6

NDI ROM 2:8

Bible Nso

IGBOB

ma ndi di n'akuku nke ikpa-iche-iche, ndi nēkweyeghi kwa ezi-okwu, kama ha nēkweye ajọ omume, iwe na ọnuma

对照

探索 NDI ROM 2:8

7

NDI ROM 2:5

Bible Nso

IGBOB

ma dika obi-etili-gi na obi-gi nēchègharighi si di i nākpado iwe nye onwe-gi n'ubọchi iwe na nkpughe nke ikpé ziri ezi nke Chineke

对照

探索 NDI ROM 2:5

上一章
下一章
YouVersion

我们要鼓励、挑战你每天亲近上帝。

事工

关于我们

就职机会

义工

博客

新闻区

有用链接

帮助

捐赠

圣经译本

音频圣经

译本语言

今日经文


此数字事工属于

Life.Church
简体中文

©2026 Life.Church / YouVersion

隐私政策使用条款
漏洞披露方案
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest