YouVersion
Pictograma căutare

I. NDI KỌRINT 3:13

I. NDI KỌRINT 3:13 IGBOB

agēme ka ọlu nke madu nile n'otù n'otù puta ìhè: n'ihi na ubọchi ahu gēgosi ya, n'ihi na agaje ikpughe ya n'ọku; ọku onwe-ya gānwa kwa ọlu madu nile n'otù n'otù, aha ọlu ọ bu.