YouVersion logo
BibelLeseplanerVideoer
Få appen
Språkvelger
Søkeikon

Populære bibelvers fra LUK 23

1

LUK 23:34

Bible Nso

IGBOB

Ma Jisus siri, Nna, b͕aghara ha; n'ihi na ha amataghi ihi ha nēme. Mb͕e ha nēkè kwa uwe-Ya n'etiti onwe-ha ha fere nzà.

Sammenlign

Utforsk LUK 23:34

2

LUK 23:43

Bible Nso

IGBOB

Ọ we si ya, N'ezie asim i, Ta ka Mu na gi gānọ na Paradais.

Sammenlign

Utforsk LUK 23:43

3

LUK 23:42

Bible Nso

IGBOB

O we si, Jisus, chetam mb͕e ọ bula I gābia n'ala-eze-Gi.

Sammenlign

Utforsk LUK 23:42

4

LUK 23:46

Bible Nso

IGBOB

Mb͕e Jisus tisiri nkpu n'oké olu, Ọ si, Nna, n'aka-Gi ka M'nēnye mọm idebe: mb͕e O kwusiri nka, O we kubìe ume.

Sammenlign

Utforsk LUK 23:46

5

LUK 23:33

Bible Nso

IGBOB

Ma mb͕e ha biara n'ebe anākpọ Okpokoro-isi, n'ebe ahu ka ha kpọgidere Ya na ndi ahu nālu ọlu ọjọ n'obe, otù onye n'aka-nri-Ya na onye ọzọ n'aka-ekpe-Ya.

Sammenlign

Utforsk LUK 23:33

6

LUK 23:44-45

Bible Nso

IGBOB

Ma ub͕u a ọ di ka oge hour nke-isi, ọchichiri we b͕a n'ala ahu dum rue oge hour nke-iteghete, n'ihi na anyanwu nāb͕a itiri: ákwà-nb͕ochi nke ulo nsọ Chineke we b͕awa n'etiti.

Sammenlign

Utforsk LUK 23:44-45

7

LUK 23:47

Bible Nso

IGBOB

Ma mb͕e ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise huru ihe mere, o tobe Chineke, si, N'ezi-okwu Nwoke a bu onye ezi omume.

Sammenlign

Utforsk LUK 23:47

Gratis leseplaner og andakter relatert til LUK 23

Forrige kapittel
Neste kapittel
YouVersion

Oppmuntrer og utfordrer deg til å søke nærhet med Gud hver dag.

Tjeneste

Om

Karrierer

Frivillig

Blogg

Presse

Nyttige lenker

Hjelp

Gi

Bibeloversettelser

Lydbibler

Bibelspråk

Dagens bibelvers


En digital tjeneste av

Life.Church
Norsk

©2026 Life.Church / YouVersion

PersonvernerklæringVilkår
Vulnerability Disclosure Program
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest