YouVersion logo
BijbelLeesplannenVideo's
Download de app
Taalkiezer
Zoek icoon

Populaire Bijbelverzen uit MAK 1

1

MAK 1:35

Bible Nso

IGBOB

O we bilie n'isi-ututu, n'ezi abali, pua, je n'ebe bu ọhia, nọ nēkpe ekpere n'ebe ahu.

Vergelijk

Ontdek MAK 1:35

2

MAK 1:15

Bible Nso

IGBOB

si, Oge ezuwo, ala-eze Chineke di kwa nso: chègharianu, kwe-kwa-nu n'ozi ọma.

Vergelijk

Ontdek MAK 1:15

3

MAK 1:10-11

Bible Nso

IGBOB

Ngwa ngwa mb͕e O si na miri nārigo, Ọ huru elu-igwe ka ha nādọwa, Ọ hu-kwa-ra Mọ Nsọ dika nduru ka Ọ nēfedakwasi Ya: olu we si n'elu-igwe ahu da, si, Gi onwe-gi bu Ọkparam M'huru n'anya, ihe-Gi dim ezi nma.

Vergelijk

Ontdek MAK 1:10-11

4

MAK 1:8

Bible Nso

IGBOB

Mu onwem jiri miri me unu baptism; ma Onye ahu geji Mọ Nsọ me unu baptism.

Vergelijk

Ontdek MAK 1:8

5

MAK 1:17-18

Bible Nso

IGBOB

Jisus we si ha, Bianu som n'azu, M'gēme kwa ka unu buru ndi-ọkù nākuta madu. Ngwa ngwa ha we rapu ihe nile ha ji eb͕u azù, so Ya.

Vergelijk

Ontdek MAK 1:17-18

6

MAK 1:22

Bible Nso

IGBOB

Ibobo ozizí-Ya we nwua ha n'aru: n'ihi na Ọ nēzí ha ihe dika O nwere ike, ọ bughi kwa dika ndi-ode-akwukwọ.

Vergelijk

Ontdek MAK 1:22

Gratis leesplannen en overdenkingen die te maken hebben met MAK 1

Vorig hoofdstuk
Volgend hoofdstuk
YouVersion

Moedigt jou aan en daagt je uit om elke dag gemeenschap met God te zoeken.

Bediening

Over

Carrières

Vrijwilliger

Blog

Pers

Nuttige links

Help

Bijdragen

Bijbelvertalingen

Luisterbijbels

Bijbeltalen

Tekst van de Dag


Een digitale bediening van

Life.Church
Nederlands (Nederland)

©2026 Life.Church / YouVersion

PrivacybeleidVoorwaarden
Programma voor openbaarmaking van kwetsbaarheden
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest