Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Mmesi Obi IkeIhe Nhụchatụ

Assurance

ỤBỌCHỊ 1 NKE 4

Chineke chọrọ̀ ka ị mara na A ZỌPỤTAWO gị nakwà na ị gà-aga eluigwe! Mmesi obi gị ike na nke a gà-eto site na izutè Chineke na ịtụgharị uche na Okwu Ya. Amaokwu ndị a n'esote, e buru ha n'isi, pụrụ inyere gị aka ịdaberè jụụ na Chineke n'ụbọchị gị niile. Mee ka ndụ gị gbanwee site n'iburu Akwụkwọ Nsọ n'isi!

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Assurance

Chineke chọrọ̀ ka ị mara na A ZỌPỤTAWO gị nakwà na ị gà-aga eluigwe! Mmesi obi gị ike na nke a gà-eto site na izutè Chineke na ịtụgharị uche na Okwu Ya. Amaokwu ndị a n'esote, e burú ha n'isi, pụrụ inyere gị aka ịdaberè jụụ na Chineke n'ụbọchị gị niile. Mee ka ndụ gị gbanwee site n'iburu Akwụkwọ Nsọ n'isi! Maka usoro zuru okè ịgà eji wee buru Okwu Chineke n'isi, gaa na MemLok.com

More

Ọ ga-amasị anyị ikele MemLok, Sistemụ Ebe Nchekwa Akwụkwọ Nsọ, maka ịnye nhazi banyere atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ gbasara MemLok, gaa na: https://memlok.com/