Njem Agba-Ọhụrụ Dị Ụbọchị Iri IsiiIhe Nhụchatụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Atụmatụ ihe ọgụgụ nke Akwụkwọ Nsọ a gà-eduru gị gazuo Agba Ọhụrụ n'ụbọchị iri isii. Ọtụtụ akwụkwọ e derè pụrụ inye gị ozi bara uru, mana Akwụkwọ Nsọ gà-agbanwe gị. Naanị gụọ akụkụ gasị a họọrọ maka ọgụgụ kwa ụbọchị, ma ị gà-adị ịtụnanya n'ihi ike, nghọta-ime, na ngbanwe gá-emé n'ime ndụ gị.
More
We would like to thank Adventure Church for providing this plan. For more information, please visit: http://60day.adventurechurch.org