Ngwá Baịbụl dị efu kpamkpam, o nweghị mgbasa ozi n'enye ego yana azụmahịa ọbụla dị na ya. Nweta yabụ ngwá
Ihe Niile M Chọrọ

Ụbọchị Gasị 3
Chineke agawori n'ihu anyị ma sikwa n'azụ n'echebe anyị. Agha anyị niile bụ nke Ọ luchagorò. O kpuchigorì ebe ọbụla dị oghe nke ndụ anyị. Ọ dịghị ihe ọ bụla gbasara anyị na-adị Ya ka ihe ọhụrụ. Ihe ofufè nke ụbọchị ato a akpachara anya mee, ga-eme ka ị dị mgbamume n'ime eziokwu bụ na Chineke bụ Onye n'enye okè kpọmkwem, nha kpọmkwem, maka ndụ gị.
Ọ ga-amasị anyị ikele Holly Magnuson maka iwete Atumatu Ihe Ọgụgụ a. Maka ọzi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.hollymagnusonco.com
Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yírí Nke A Ị Gụchara

Ụkpụrụ nchịkwa oge sitere n'Okwu Chineke

Wepụ Ụjọ

Iji Atumanya Chere Ekeresimesi: Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Amụma Ọkwa Ọbịbịa Dị Ụbọchị Ise

Ministrị Nke Èmém Na Àdím Mma N'ogo Kasị Ogo

Banye na Nzube

Izụ Ahia N'Ụzọ Nke Ime Mmụọ

Nyè Ọrụ Gị Uru Ziri Ezi

Ndụ Na Ọgwụgwọ N’ime Akwụkwọ Abụ Ọma

Iru Újú N'Ènyé Nsogbu N'Obi: Olileanya Maka Oge Ezumike
