Ndụ Na Ọgwụgwọ N’ime Akwụkwọ Abụ Ọma

Ụbọchị Gasị 181
Ịgụ otu Isi Akwụkwọ siteré n'akwụkwọ Abụ Ọma n'eme ka nkụda mmụọ ghara ịbịa gị nso. Mụta ihe site na Akwụkwọ Abụ Ọma na Ilu, otu Isi Akwụkwọ kwa otu oge. Ị gà-agụ Abụ Ọma isii kwa izu ruo ọnwa isii na otu isi akwụkwọ n'ime Akwụkwọ Ilu kwa ụbọchị asaa gaferè. Mgbe ị mecharà nke a, ịgà ahụ na ịgụzuwó Akwụkwọ abụọ a n'ime ọnwa isii.
Ọ ga-amasị anyị ịkele McQueen Universal Ministries maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.mcqueenum.org