Wepụ Ụjọ

Ụbọchị Gasị 3
Ị nwerè ike imeri mmetụta ụjọ. Dr. Tony Evans nà-edu gị n'ụzọ nke nnwere-onwe n'ime atụmatụ ihe ọgụgụ a n'enye mmepe anya. Chọpụta ndụ nke añụrị na udo nke ị nà-achọ kemgbe ka ị nà-eme ihe ndị bụ eziokwu n'enweghị mgbaga ewepụtarà n'ime atụmatụ ihe ọgụgụ a.
Ọ ga-amasị anyị ikele Harvest House Publishers maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ọzi ndị ọzọ, biko gaa na: http://go.tonyevans.org/addiction