Abụ Ọma & IluIhe Nhụchatụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Atụmatụ ihe ọgụgụ a nke ọgụgụ Akwụkwọ Abụ Ọma & Ilu ka ndị ọma nọ na YouVersion.com chịkọtarà iji nyere gị aka iguzù Akwụkwọ Abụ Ọma ugboro abụọ na Akwụkwọ Ilu ugboro iri na abụọ. Emerè atụmatụ ihe ọgụgụ a ka ịgụọ ya n'otu afọ zuru ezù.
More
YouVersion meputara atumatu a. Maka ozi ndị ọzọ na akụrụngwa, biko gaa na: www.youversion.com