Ngwá Baịbụl dị efu kpamkpam, o nweghị mgbasa ozi n'enye ego yana azụmahịa ọbụla dị na ya. Nweta yabụ ngwá
Ọrụ Ndị Ọzi

Ụbọchị Gasị 14
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe n'enye gị ohere ịmụ banyere Ndịozi Kraịst na ndị ụka mbụ.
Ọ bụ YouVersion.com mepụtara atụmatụ ihe ọgụgụ a









