Ngwá Baịbụl dị efu kpamkpam, o nweghị mgbasa ozi n'enye ego yana azụmahịa ọbụla dị na ya. Nweta yabụ ngwá
Mmegbu Rụrụ Arụ

Ụbọchị Gasị 7
O nweghị onye kwesịrị ka e mejọọ ya. Chineke hụrụ gị n'anya ma chọọ ka e jiri gị kpọrọ ihe ma lekọta gị. Ọ dịghị mmejọ, ọ dịghị émétághị ihe, ọ dịghị nghọtahie kwesịrị ma ọlị ka eji mmegbu nke anụ ahụ, mmekọahụ, ma ọ bụ mmetụta-uche zaghachi ya. Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị asaa gà-enyere gị aka guzobe nghọta na Chineke chọrọ ikpe ziri ezi, ịhụnanya, na nkasi-obi maka onye ọ bụla.
Anyi ga acho ikele Life.Church maka imeputa nhazi a. Maka ihe ndi ozi bara uru, biko gaa na: www.life.church


