Gbasaa okwu gbasara Ihe Mmemme gị, n'ụzọ dị mfe.

Gbasaa okwu gbasara Ihe Mmemme gị, n'ụzọ dị mfe.
https://bible.com/events/2342
callout

Ozugbo ị kwadeberè Ihe Mmemme gị ma dị njikere ikesa ya, Ihe Mmemme Gasị na-enye gị njikọ ị nwerè ike iji na netwọk mmekọrịta gị niile, na ozi ịmel gị niile, na ọbụna na skrịn n'oge ihe ụka gị ma ọ bụ ihe mmemme gị n'eme. Mgbe onye nweré Ngwá Baịbụl gara na njikọ gị, Ihe Mmemme gị ga-emepe ozugbo n'ime ngwá ahụ. Ọ bụrụ na ha enweghị Ngwá Baịbụl, ha ga-ahụ Ihe Mmemme gị na Bible.com, yana nhọrọ iji nweta yabụ ngwá ma ọ bụrụ na ha chọrọ ya.

Akụrụngwa-gasị dị efu iji nyere gị aka maka Ihe Mmemme Gasị

Lelee vidiyo na-akọwa banyere ikwara baa na Ihe Mmemme Gasị

Budata ihe ndị a bara uru iji mee ka ndị mmadụ mara maka Mmemme gị gasị na Facebook, Twitter, na Instagram

Budata ihe nkiri na obere akwụkwọ-akụkọ ndị a iji mee ka ndị ụlọ ụka gị ma ọ bụ ọgbakọ gị mara maka Mmemme gị gasị

Ị ka n'achọ akụrụngwa dị efu? Mee nchọgharị n'ime ihe karịrị okwuchukwu 30,000, ngwá gasị emebere maka ụmụaka, akụrụngwa gasị a pụrụ iji mepụta ihe na ndị ọzọ na open.church