1
ABÙ ỌMA 80:19
Bible Nso
IGBOB
Jehova, bú Chineke nke usu nile nke ndi-agha, me ka ayi lata; Me ka iru-gi mua, ewe zọputa ayi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 80:19
2
ABÙ ỌMA 80:3
Chineke, me ka ayi lata; Me kwa ka iru-Gi mua, ewe zọputa ayi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 80:3
3
ABÙ ỌMA 80:18
Ayi agaghi-esi kwa n'ebe I nọ laghachi azu: Me ka ayi di ndu, ọ bu kwa aha-Gi ka ayi gākpọku.
Nyochaa ABÙ ỌMA 80:18
4
ABÙ ỌMA 80:7
Chineke nke usu nile nke ndi-agha, me ka ayi lata; Me kwa ka iru-Gi mua, ewe zọputa ayi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 80:7