ABÙ ỌMA 80:19 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 80:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kpọghachi anyị azụ, O ONYENWE ANYị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile mee ka ihu gị nwukwasị anyị, ka e nwee ike zọpụta anyị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 80 BIUABÙ ỌMA 80:19 IGBOB (Bible Nso)
Jehova, bú Chineke nke usu nile nke ndi-agha, me ka ayi lata; Me ka iru-gi mua, ewe zọputa ayi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 80 IGBOB