ABÙ ỌMA 80:7 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 80:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile, kpọghachi anyị azụ, mee ka ihu gị nwukwasị anyị, ka e nwee ike ịzọpụta anyị.
Kesaa
ABÙ ỌMA 80 BIUABÙ ỌMA 80:7 IGBOB (Bible Nso)
Chineke nke usu nile nke ndi-agha, me ka ayi lata; Me kwa ka iru-Gi mua, ewe zọputa ayi.
Kesaa
ABÙ ỌMA 80 IGBOB