1
I. TIMỌTI 5:8
Bible Nso
Ma ọ buru na onye ọ bula ebughi uzọ chère ndi nke aka ya ihe nākpa ha, ma nke kachasi ndi èzí-na-ulo nke aka ya, ọ gọnariwo okwukwe-ayi, jọkari kwa onye nēkweghi ekwe na njọ.
Compare
Explore I. TIMỌTI 5:8
2
I. TIMỌTI 5:1
Abarala okenye oké nba, kama nāriọ ya aririọ dika nna; nēmeso kwa umu-okorọbia dika umu-nne
Explore I. TIMỌTI 5:1
3
I. TIMỌTI 5:17
Ka agua ndi-okenye na ndi kwesiri nsọpuru okpukpu abua, bú ndi nāchi isi nke-ọma, ma nke kachasinu ndi nādọb͕u onwe-ha n'ọlu nime okwu Chineke na ozizí.
Explore I. TIMỌTI 5:17
4
I. TIMỌTI 5:22
Ebikwasila onye ọ bula aka n'isi ọsọsọ, eso-kwa-la ndi ọzọ nwekọ nmehie-ha: debe onwe-gi ọcha.
Explore I. TIMỌTI 5:22
Home
Bible
Plans
Videos