شعار YouVersion
الكتاب المقدسخططفيديوهات
إحصل على التطبيق
مُحدد اللغة
رمز البحث

آيات مشهورة من الكتاب المقدس منJenesis 41

1

Jenesis 41:16

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Josef zara sị ya, “Enweghị m ike ịkọwa nrọ nʼike aka m. Ma Chineke ga-enye Fero ọsịsa udo dịka ọ chọrọ.”

قارن

اكتشف Jenesis 41:16

2

Jenesis 41:38

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Fero jụrụ ndịisi ọchịchị ya, “Anyị ga-achọtali onye ọzọ dịka nwoke a, onye mmụọ nke Chineke dị nʼime ya?”

قارن

اكتشف Jenesis 41:38

3

Jenesis 41:39-40

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Ya mere Fero tụgharịrị sị Josef, “Ebe Chineke kpugheere gị ihe ndị a, o nweghị onye ọzọ nwere ezi nghọta na amamihe dịka gị. Gị onwe gị ga-abụ onye na-elekọta ụlọeze m. Ndị m niile ga-erube isi nʼiwu ọbụla i nyere. Ọ bụ naanị nʼocheeze ka m ga-eji dị ukwuu karịa gị.”

قارن

اكتشف Jenesis 41:39-40

4

Jenesis 41:52

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Josef gụrụ nwa ya nke abụọ Ifrem. Ọ sịrị, “Nʼihi na Chineke emeela ka m mịa mkpụrụ nʼala nke ahụhụ m.”

قارن

اكتشف Jenesis 41:52

5

Jenesis 41:51

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Josef gụrụ ọkpara ya Manase, nʼihi na ọ sịrị, “Chineke emeela ka m chefuo ahụhụ m niile, mekwa ka m chefuo ndị ezinaụlọ nna m.”

قارن

اكتشف Jenesis 41:51

الإصحاح السابق
الإصحاح التالي
YouVersion

تشجع للبحث عن علاقة حميمة مع الله كل يوم.

خدمة

حول‌

مهن

التطوع

المفكّرة

صحافة

روابط مفيدة

مساعدة

تبرع

اصدارات الكتاب المقدس

الأناجيل المسموعة

لغات الكتاب المقدس

آية اليوم


خدمة رقمية ل

Life.Church
English (US)

©2025 Life.Church / YouVersion

سياسة الخصوصيةالشروط
برنامج الكشف عن نقاط الضعف
فيسبوكتويترالإنستجرامموقع يوتيوببينتيريست

الصفحة الرئيسية

الكتاب المقدس

خطط

فيديوهات