Jiri Ngwá Baịbụl Gụọ Okwu Chineke

Were Okwu Chineke gaa ebe ọ bụla ị na-aga site na ibudata Ngwá Baịbụl n'efu. Mee ngere Baịbụl ndị a na-egere egere, mepụta Ekpere gasị, gị na Ndị Enyi Gị mụọ ihe, na ọtụtụ ihe ndị ọzọ—ha niile n'akwughị ụgwọ. Mee nhọrọ site n’ihe karịrị nsụgharị 2,400 nke Akwụkwọ Nsọ n’ihe karịrị asụsụ 1,600 na kọmputa, ekwentị, ma ọ bụ na tabletị gị.

Budata Ngwá Baịbụl Ugbu A

ADỊGHỊ AKWỤ ỤGWỌ ỌBỤLA IJI YA WEE MEE IHE CHAA CHAA. ENWEGHỊ IHE MGBASA OZI N'ENYE EGO MA Ọ BỤ AZỤMAHỊA ỌBỤLA DỊ NA YA SITE UGBU A RUO EBIGHỊ EBI.

googleiosamazon
Budata Ngwá BaịbụlBudata Ngwá Baịbụl

Jiri ekwentị mkpanaaka gị nyochaa koodu QR ka ị budata Ngwá Baịbụl.

Ihe Ngosipụta Nke Mkpanaka
googleappamazon

Gị na Okwu Chineke mee njikọ kwa ụbọchị.

Soro obodo zuru ụwa ọnụ nwere ihe karịrị nde mmadụ 500:

Enwere m Okwu Chineke mgbe niile.

Edokwala m akụkụ gasị nke akwụkwọ nsọ ndị dị m mkpa. Agụọla m ha niile n'ime otu afọ n'enye ekele maka atụmatụ ihe ọgụgụ gasị ndị nyeere m aka ka m mee nke a.

Akwadoro nke ukwuu

Ọ dị m ezigbo mmasị ka mmadụ na ndị enyi ya si nwee ike ijikọ na otu atụmatụ ihe ọgụgụ gasị nke Akwụkwọ Nsọ si dị egwu. Ngwá a na-enyere m aka ịnọgide na-agụ ihe n'ihi na ọ nwere ihe ncheta maka agụmagụ. Ọ na-enyekwa m ụzọ ọzọ m ga-esi bịaruo Chineke nso. Budata nke a ka ị na-agụ ihe kwa ụbọchị!

Ngwá mara mma.

Ngwá mara mma nwere ọtụtụ Akwụkwọ Nsọ ị ga-emenwu nhọrọ site na ya. ... Baịbụl ndị a na-egere egere bụkwa ihe ndị magburu onwe ha ma dị mfe ịghọta.

Nke mara nma. N'adikwu nma mgbe niile!

Ọtụtụ ntụgharị asụsụ na asụsụ dị adị, yana ọtụtụ enwere ike ibudata ka agụọ n'ejighị ịntanetị. Ọtụtụ ihe ngosi bara uru, dị ka ikike ịme ndetu gasị na idokọba ibe gasị.

Ngwá Akwụkwọ Nsọ kacha mma mgbe ọ bụla!

Obi dị m ezigbo ụtọ otú o si nwee ọtụtụ nsụgharị na e nwere amaokwu gasị nke ụbọchị, ihe ofufe gasị, atụmatụ ihe ọgụgụ gasị na ọgbakọ màkà ndị ụdị ihe a n'amasị. Daalụ nụ maka ngwá a dị efu. :)

Ọtụtụ ụdị nsụgharị na ọgụgụ nke offlaịnụ!

Ọ dị ezigbo mma n'ihi na enwere ọtụtụ ụdị nsụgharị dị iche iche na enwere m ike ibudata ọtụtụ ụdị nsụgharị maka ọgụgụ nke offlaịnụ. Enwere m ike ime ngwá a ngere.

Ngwa mara mma!

Na-enyere m aka ịgụkwu Akwụkwọ Nsọ. Ihe eji eme nchọgharị na nkesa dị m ezigbo mmasị yana ụzọ dị iche iche ị nwere ike ime nkesa. Nsụgharị ya gasị dị n'ụdị ọdịyo dịkwa m mmasị.

Ngwa mara mma

Nke a bụ nnukwu ngwá ọrụ maka ịmụ ihe site na ntụgharị asụsụ dị iche iche. Ọ dịkwa mma maka ige Baịbụl ntị mgbe ị na-anya ụgbọ ala.

Ngwá Akwụkwọ Nsọ kacha mma!

Nke a bụ ngwá Akwụkwọ Nsọ kacha mma ị nwere ike ịhụ. O nwere Okwu Chineke n'asụsụ dị iche iche na ụdị nsụgharị gasị maka ojiji ime ihe n'ịntanetị ma na offlaịnụ. Ọ nwere ihe ofufe gasị maka ihe niile ị nwere ike iche. Gị na ndị ọzọ nwere ike ime njikọ wee mụta ihe banyere Chineke na Okwu Ya.

YouVersion na-eji kuki gasị iji hazie ahụmịhe gị. Site na iji webụsaịtị anyị eme ihe, ị na-anabata ojiji kuki anyị gasị dịka akọwara na Iwu Anyị Mebere Banyere Ihe Ndị Ahụ Gbasara Ndụ Ndị Mmadụ Nke Ha Na-Achọghị Ka Ọha Mara