I-Logo ye-YouVersion
IBhayibheliAmapulaniAmavidiyo
Thola i App
Okukhetha Ulimi
Isici soku Sesha

Amavesi eBhayibheli adumile avela kokuthi MAK 5

1

MAK 5:34

Bible Nso

IGBOB

Ma Ọ siri ya, Nwam nwanyi, okwukwe-gi azọputawo gi; la n'udo, si n'ajọ ọria-gi nwe aru di ike.

Qhathanisa

Hlola MAK 5:34

2

MAK 5:25-26

Bible Nso

IGBOB

Otù nwanyi, nke nwere orùrù-ọbara arọ iri na abua, nke hu-kwa-rari ọtutu ahuhu n'aka ọtutu dibia, mefusia ihe nile o nwere, ma ọ baghi ya urù ọ bula, kama ọ jọkaria ya njọ

Qhathanisa

Hlola MAK 5:25-26

3

MAK 5:29

Bible Nso

IGBOB

Ngwa ngwa isi ọbara-ya kọsia; o we mara n'aru-ya na emere ya ka aru di ya ike n'ajọ ọria ahu.

Qhathanisa

Hlola MAK 5:29

4

MAK 5:41

Bible Nso

IGBOB

O we jide nwatakiri ahu n'aka, si ya, Talita kumi; nke bu, ma asugharia ya, Nwa-ab͕ọghọ ntà, asim i, Bilie.

Qhathanisa

Hlola MAK 5:41

5

MAK 5:35-36

Bible Nso

IGBOB

Mb͕e Ọ kpu okwu n'ọnu, ha si n'ulo onye-isi ulo-nzukọ ahu bia, si, Nwa-gi nwanyi anwuruwo: gini mere i nēsob͕u Onye-ozizí a ọzọ kwa? Ma Jisus aṅaghi nti n'okwu anēkwu, Ọ si onye-isi ulo-nzukọ ahu, Atula egwu, kwere nání.

Qhathanisa

Hlola MAK 5:35-36

6

MAK 5:8-9

Bible Nso

IGBOB

N'ihi na Ọ nāsi ya, Si nime nwoke a puta, gi mọ nādighi ọcha. O we jua ya, Òle aha-gi? Ọ si Ya, Aham bu Legion; n'ihi na ayi di ọtutu.

Qhathanisa

Hlola MAK 5:8-9

Uhlelo Lwamahhala Lokufunda nokuthandaza okuhlobene ne MAK 5

Isahluko esedlule
Isahluko esilandelayo
I-YouVersion'

Ukukukhuthaza nokukubekela inselelo yokufuna ubudlelwano noNkulunkulu nsuku zonke.

Inkonzo

Mayelana

Imisebenzi

Volontiya

I-Blogi

Abezindaba

Izixhumanisi Eziwusizo

Usizo

Nikela

Izinguqulo zeBhayibheli

AmaBhayibheli Alalelwayo

Izilwimi zeBhayibheli

Ivesi losuku


Inkonzo yedijithali ye

Life.Church
Zulu

©2026 I-Life.Church / YouVersion

Inqubomgomo yobumfihloImibandela
Uhlelo Lokudalula Ubungozi
U-FacebookU-TwitterI-InstagramI-YouTubeI-Pinterest