1
Jenesis 2:24
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụ nke a mere nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya, e jikọta ya na nwunye ya, ha ga-abụ otu anụ ahụ.
對照
探尋 Jenesis 2:24
2
Jenesis 2:18
ONYENWE ANYị Chineke kwuru sị, “Ọ dịghị mma ka nwoke nọrọ naanị ya. Aga m emere ya onye inyeaka nke kwesiri ya.”
探尋 Jenesis 2:18
3
Jenesis 2:7
ONYENWE ANYị Chineke kpụrụ mmadụ site nʼaja nke ala, kunye ya ume ndụ nʼimi ya, nke mere ka mmadụ ghọọ ihe dị ndụ.
探尋 Jenesis 2:7
4
Jenesis 2:23
Nwoke ahụ kwuru sị, “Nke a bụ ọkpụkpụ si nʼọkpụkpụ m, na anụ ahụ si nʼahụ m, a ga-akpọ ya ‘nwanyị,’ nʼihi na e si nʼime nwoke wepụta ya.”
探尋 Jenesis 2:23
5
Jenesis 2:3
Chineke gọziri ụbọchị nke asaa ahụ mee ya ka ọ bụrụ ụbọchị dị nsọ, nʼihi na ọ bụ nʼụbọchị ahụ ka ọ zuru ike site nʼọrụ nke ike ihe niile.
探尋 Jenesis 2:3
6
Jenesis 2:25
Nwoke ahụ na nwunye ya gba ọtọ, ma ihere emeghị ha.
探尋 Jenesis 2:25
YouVersion 使用 cookie 來個性化你的體驗。透過使用我們的網站,你即接受我們按照我們的 隱私政策所述來使用 cookie。
首頁
聖經
計畫
視訊