Akwụkwọ Nsọ N'ụdi N'ezughị Ezu
Ndị Hibru
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo akwụkwọ Ndị Hibru ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Disemba)
Akụkụ nke iri na abụọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke iri na abụọ na-egosipụta Akwụkwọ Aịzaya, Maịka, 1 Pita, 2 Pita, 1 Jọn, 2 Jọn, 3 Jọn, na Jud.
Abụ Ọma na Ilu
A chịkọtara atụmatụ Abụ Ọma na Ilu n'akwụkwọ nke YouVersion.com iji nyere gị aka gụọ akwụkwọ Abụ Ọma ugboro abụọ na Ilu ugboro iri na abua. Ebumnuche a bụ ka a gụọ ya n'otu afọ zuru ezu.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Julaị)
Akụkụ nke asaa nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke asaa na-egosipụta Akwụkwọ 2 Samuel, 1 Ndị Eze, 2 Ndị Eze, na Mak.
Agba Ochie – Ndị Amụma Ndị Nta
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga-eduru gị gazuo n'ihe gbasara ndị amụma nta nke Agba Ochie. N'igụ naanị isiakwụkwọ ole na ole kwa ụbọchị, atụmatụ ihe ọgụgụ a ga-adị nma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ ọgbakọ.
Agba ochie
Ichoro iweputa oge we mua agba ochie nke akwukwo nso? Ihe Atumatu a nke ndi na aru oru na YouVersion chikotara onu, ge enyere gi aka igu agba ochie nile. Atumatu a gwakotara isi akwukwo si na ihe mgbe ochie, ilu, na akwukwo ndi amuma, mekwa ka iji atumatu a gua agba ochie di uto.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Juun)
Akụkụ nke isii nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke isii na-egosipụta Akwụkwọ Ndị Efesọs, Ndị Filipaị, Ndị Kọlọsi, Jona, Ndị Ikpe, Rut, na 1 Samuel.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Eprel)
Akụkụ nke anọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke anọ na-egosipụta Akwụkwọ Matiu na Job.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Maachị)
Akụkụ nke atọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke atọ na-egosipụta Akwụkwọ Ọnụọgụgụ, Ilu, Ndị Rom, na Ndị Hibru.