Akwụkwọ Nsọ N'ụdi N'ezughị Ezu
Agba Ochie – Ndị Amụma Ndị Nta
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga-eduru gị gazuo n'ihe gbasara ndị amụma nta nke Agba Ochie. N'igụ naanị isiakwụkwọ ole na ole kwa ụbọchị, atụmatụ ihe ọgụgụ a ga-adị nma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ ọgbakọ.
Ndị Filipaị
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo akwụkwọ Ndị Filipaị ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
Jọn
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo Ozi Ọma nke Jọn site na mbido ruo na ọgwụgwụ.
1, 2, & 3 Jọn
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo akwụkwọ 1, 2, & 3 Jọn ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
1 Ndị Kọrịnt
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo akwụkwọ 1 Ndị Kọrịnt ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
Oziọma
Ndi YouVersion kwadoro atụmatụ a eji agụ akwụkwọ nsọ, ka onyere gị aka ịgucha akwụkwọ ozi anọ nke ndi n'eso ụzọ Jesọs Christ dere na mkpụrụ ụbọchị ịrị atọ. Atụmatụ a g'enyere gị aka ịmụta ihe gbasara ndụ na ozi Jesọs Christ n'oge n'teghị anya.
Ndị Galetia
Atụmatụ a dị mfe ga-akporo gi ga na akwụkwọ ndị Ndị Galetia ma ọ ga-adị ezigbo mma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ nke otu.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Julaị)
Akụkụ nke asaa nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke asaa na-egosipụta Akwụkwọ 2 Samuel, 1 Ndị Eze, 2 Ndị Eze, na Mak.
Timọti 1 & 2
Atụmatụ a dị mfe ga-akporo gị ga na Timọti 1 & 2 ma ọ ga-adịkwa ezigbo mma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ nke otu.