Akwụkwọ Nsọ N'ụdi N'ezughị Ezu
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Juun)
Akụkụ nke isii nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke isii na-egosipụta Akwụkwọ Ndị Efesọs, Ndị Filipaị, Ndị Kọlọsi, Jona, Ndị Ikpe, Rut, na 1 Samuel.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Ọgọọst)
Akụkụ nke asatọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke asatọ na-egosipụta Akwụkwọ 1 & 2 Ihe E Mere, 1 & 2 Ndị Tesalonaịka, na Ezra.
Agba Ochie - Nnukwu ndi Amụma
Atụmatụ a ndị mfe ga - eduga gị n’isi ndị amụma agba ochie - Aịsaịa, Jeremaia, Abụ. kwá, Ezikiel, na Daniel. Site na isi akwukwo ole na ole nke ubochi obula, atumatu a gabu ihe uku maka ọmụmụ ihe onwe onye ma ọ bụ otu.
Jemis
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo akwụkwọ Jemis ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
Abu oma na Ilu na ubochi iri ato na otu
Akwukwo abu oma na ilu juputara na egwu na edemede na eziputa ezigbo ofufe, ichoputa, amamihe, ihunanya, ichosi ihe ike na eziokwu. nhazia ga akporo gi ga na akwukwo psalms na proverbs na ubochi iri ato na otu. N'ebea, iga ezute Chineke nwekwa ezi ezumuike, ike na mgbamume ga ekpuchi ngabi ga nke mmadu.
Agba ochie
Ichoro iweputa oge we mua agba ochie nke akwukwo nso? Ihe Atumatu a nke ndi na aru oru na YouVersion chikotara onu, ge enyere gi aka igu agba ochie nile. Atumatu a gwakotara isi akwukwo si na ihe mgbe ochie, ilu, na akwukwo ndi amuma, mekwa ka iji atumatu a gua agba ochie di uto.
Obi isi ike
Mụta ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru gbasara atụghi ụjọ na obi isi ike. Atụmatụ ọgụgụ “obi isi ike” na-agba ndị kwere ekwe ume site n'ichetara ha ndị ha bụ n'ime Kraịst ma n'ime alaeze Chineke. Mgbe anyị bụ nke Chineke, anyị di nwere onwe ịbịakwute Ya n'enweghị ogbachi ọbụla. Gụgharịa--ma ọ bụ ikekwe nke mbụ--mmesi obi ike na ọnọdụ gị n'ime ezi na ụlọ Chineke di nchebe.
Ndị Rom
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo akwụkwọ Ndị Rom ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
1 & 2 Pita
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo akwụkwọ 1 & 2 Pita ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.