Akwụkwọ Nsọ N'ụdi N'ezughị Ezu
Rut, Akụkọ Nke Mgbapụta
Ọ bụ mmadụ ole na ole n'ime Akwụkwọ Nsọ ka anyị na-enwe mmetụta banyere ha karịa Rut; onye ogbenye, onye mba ọzọ di ya nwụrụ nke mere ka Chineke bụrụ ihe na Onye kachasị ya mkpa ma lee anya ka Ọ si gbanwee ndụ ya. Ọ bụrụ na ị na-achọ agbamume n'ọnọdụ gị, atọla atụmatụ ọgụgụ a n'ala!
Abụ Ọma
Ọgụgụ́ site na akwụkwọ Abụ Ọma dị ezigbo mma maka mkpali obi na echiche. Mgbe ị n'agabiga ihe isi ike, akwụkwọ Abụ Ọma pụrụ ịkasị gị obi na nye gị agbamume.
1 & 2 Ndị Tesalọnaika
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo 1 & 2 Ndị Tesalonaịka ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Mee)
Akụkụ nke ise nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke ise na-egosipụta Akwụkwọ 1 & 2 Ndị Kọrịnt, Diuterọnọmi, na Jọshụa.
Agba ochie
Ichoro iweputa oge we mua agba ochie nke akwukwo nso? Ihe Atumatu a nke ndi na aru oru na YouVersion chikotara onu, ge enyere gi aka igu agba ochie nile. Atumatu a gwakotara isi akwukwo si na ihe mgbe ochie, ilu, na akwukwo ndi amuma, mekwa ka iji atumatu a gua agba ochie di uto.
Timọti 1 & 2
Atụmatụ a dị mfe ga-akporo gị ga na Timọti 1 & 2 ma ọ ga-adịkwa ezigbo mma maka ọmụmụ ihe otu onye ma ọ bụ nke otu.
1 & 2 Pita
Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị mfe ga eduru gị gazuo akwụkwọ 1 & 2 Pita ma ọ ga-adịkwa mma maka ọmụmụ ihe nye otu onye ma ọ bụ otù.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Juun)
Akụkụ nke isii nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke isii na-egosipụta Akwụkwọ Ndị Efesọs, Ndị Filipaị, Ndị Kọlọsi, Jona, Ndị Ikpe, Rut, na 1 Samuel.
Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Febụwarị)
Akụkụ nke abụọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke abụọ na-egosipụta Akwụkwọ Jenesis, Ọpụpụ, Levitikọs, na Ndị Galeshia.