YouVersion 标志
圣经计划视频
获取软件
选择语言
搜索图标

NDI ROM 7 的热门经文

1

NDI ROM 7:25

Bible Nso

IGBOB

Ma ekele diri Chineke na ndọputa sitere n'aka Jisus Kraist Onye-nwe-ayi. Ya mere otú a mu onwem ji uchem buru orù nke iwu Chineke; ma ejim anu-arum buru orù nke iwu nmehie.

对照

探索 NDI ROM 7:25

2

NDI ROM 7:18

Bible Nso

IGBOB

N'ihi na amataram na ezi ihe adighi-ebi nimem, nke ahu bu, n'anu-arum: n'ihi na ichọ ihe ọma di nso n'ebe akam gēru, ma iluta ihe ọma adighi nso n'ebe akam gēru.

对照

探索 NDI ROM 7:18

3

NDI ROM 7:19

Bible Nso

IGBOB

N'ihi na ezi ihe nke m'nāchọ ka m'nēmegh: kama ihe ọjọ nke m'nāchọghi, ihe ahu ka m'nēme.

对照

探索 NDI ROM 7:19

4

NDI ROM 7:20

Bible Nso

IGBOB

Ma ọ buru na ihe m'nachọghi, ihe ahu ka m'nēme, ọ bughi mu onwem nāluta kwa ya ọzọ, kama ọ bu ihe ahu nke nēbi nimem, bú nmehie.

对照

探索 NDI ROM 7:20

5

NDI ROM 7:21-22

Bible Nso

IGBOB

Ya mere ahurum iwu a, na ihe ọjọ dim nso n'ebe akam gēru, mu, bú onye nāchọ ime ihe ọma. N'ihi na mu na iwu Chineke nēnwekọ obi-utọ dika madu imem si di

对照

探索 NDI ROM 7:21-22

6

NDI ROM 7:16

Bible Nso

IGBOB

Ma ọ buru na ihe m'nāchọghi, ihe ahu ka m'nēme, anamekweye iwu ahu na ọ bu ihe ọma.

对照

探索 NDI ROM 7:16

上一章
下一章
YouVersion

我们要鼓励、挑战你每天亲近上帝。

事工

关于我们

就职机会

义工

博客

新闻区

有用链接

帮助

捐赠

圣经译本

音频圣经

译本语言

今日经文


此数字事工属于

Life.Church
简体中文

©2026 Life.Church / YouVersion

隐私政策使用条款
漏洞披露方案
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest