MAK 14:23-24

MAK 14:23-24 IGBOB

O we nara iko, kele kwa, we nye ha: ha nile we ṅua nime ya. O we si ha, Nka bu ọbaram nke ọb͕ub͕a-ndu, nke anāwusì n'ihi ọtutu madu.