YouVersion logo
BijbelLeesplannenVideo's
Download de app
Taalkiezer
Zoek icoon

Populaire Bijbelverzen uit LUK 1

1

LUK 1:37

Bible Nso

IGBOB

N'ihi na ọ dighi okwu ọ bula si Chineke n'ọnu puta nke nāgaghi-adi irè.

Vergelijk

Ontdek LUK 1:37

2

LUK 1:38

Bible Nso

IGBOB

Meri we si, Le, abum orù-nwanyi nke Onye-nwe-ayi; ya dirim ka okwu-gi si di. Mọ-ozi ahu we pua n'ebe ọ nọ.

Vergelijk

Ontdek LUK 1:38

3

LUK 1:35

Bible Nso

IGBOB

Mọ-ozi ahu we za, si ya, Mọ Nsọ gābiakwasi gi, ike nke Onye kachasi ihe nile elu gēkpuchi kwa gi: n'ihi nka Ihe di nsọ nke i di ime Ya, agākpọ Ya Ọkpara Chineke.

Vergelijk

Ontdek LUK 1:35

4

LUK 1:45

Bible Nso

IGBOB

Ngọzi nādi-kwa-ra nwanyi ahu nke kwere na ihe ndia gēmezu, bú nke agwaworo ya site n'ọnu Onye-nwe-ayi.

Vergelijk

Ontdek LUK 1:45

5

LUK 1:31-33

Bible Nso

IGBOB

Le kwa, i gāturu ime, muta Nwa-nwoke, kpọ aha-Ya Jisus. Nwa-nwoke ahu gābu onye uku, agākpọ kwa Ya Ọkpara nke Onye kachasi ihe nile elu: Onye-nwe-ayi Chineke gēnye kwa Ya oche-eze nna-Ya Devid: Ọ gābu kwa eze ulo Jekob rue mb͕e ebighi-ebi; ala-eze-Ya agaghi-agwu kwa agwu.

Vergelijk

Ontdek LUK 1:31-33

6

LUK 1:30

Bible Nso

IGBOB

Mọ-ozi ahu we si ya, Atula egwu, Meri: n'ihi na Chineke mere gi amara.

Vergelijk

Ontdek LUK 1:30

Gratis leesplannen en overdenkingen die te maken hebben met LUK 1

Vorig hoofdstuk
Volgend hoofdstuk
YouVersion

Moedigt jou aan en daagt je uit om elke dag gemeenschap met God te zoeken.

Bediening

Over

Carrières

Vrijwilliger

Blog

Pers

Nuttige links

Help

Bijdragen

Bijbelvertalingen

Luisterbijbels

Bijbeltalen

Tekst van de Dag


Een digitale bediening van

Life.Church
Nederlands (Nederland)

©2026 Life.Church / YouVersion

PrivacybeleidVoorwaarden
Programma voor openbaarmaking van kwetsbaarheden
FacebookTwitterInstagramYouTubePinterest