NDI ROM 7:21-22
NDI ROM 7:21-22 IGBOB
Ya mere ahurum iwu a, na ihe ọjọ dim nso n'ebe akam gēru, mu, bú onye nāchọ ime ihe ọma. N'ihi na mu na iwu Chineke nēnwekọ obi-utọ dika madu imem si di: