YouVersion लोगो
बाइबलभक्त्ति पाठहरूभिडियोहरू
एप डाउनलोड गर्नुहोस्
भाषा चयनकर्ता
खोज आइकन

बाट लोकप्रिय बाइबल पदहरू {{chapter}}

1

ỌLU NDI-OZI 11:26

Bible Nso

IGBOB

mb͕e ọ chọtara ya, o we kuru ya bia Antiọk. O we rue, na ọbuná ogologo otù arọ ha zukọrọ na nzukọ Kraist, zí kwa oké ìgwè madu ihe; na ọ bu kwa n'Antiọk ka eburu uzọ kpọ ndi nēso uzọ Jisus ndi-Kristian.

तुलना

अन्वेषण गर्नुहोस् ỌLU NDI-OZI 11:26

2

ỌLU NDI-OZI 11:23-24

Bible Nso

IGBOB

onye, mb͕e ọ biaruru, mb͕e ọ hu-kwa-ra amara Chineke, ọ ṅuria; o we riọ ha nile, ka ha zube n'obi-ha inọgide n'ebe Onye-nwe-ayi nọ: n'ihi na ọ bu ezi nwoke, juputa kwa na Mọ Nsọ na okwukwe: ewe tukwasi oké ìgwè madu nye Onye-nwe-ayi.

तुलना

अन्वेषण गर्नुहोस् ỌLU NDI-OZI 11:23-24

3

ỌLU NDI-OZI 11:17-18

Bible Nso

IGBOB

Ya mere ọ buru na Chineke nyere ha onyinye ra ka nke O nye-kwa-ra ayi, mb͕e ayi kwere n'Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, Mù onwem bu onye ipu ib͕ochi Chineke? Ma mb͕e ha nuru ihe ndia, ha kpuchiri ọnu-ha, we nye Chineke otuto, si, Ya mere ọ bu kwa ndi mba ọzọ ka Chineke nyere nchèghari nke nēdubà na ndu.

तुलना

अन्वेषण गर्नुहोस् ỌLU NDI-OZI 11:17-18

अघिल्लो अध्याय
अर्को अध्याय
YouVersion

तपाईलाई हरेक दिन परमेश्‍वर सँग आत्मीयता खोज्न प्रोत्साहन र चुनौती दिँदै।

मन्त्रालय

बारेमा

करियरहरू

स्वयंसेवक

ब्लग

प्रेस

उपयोगी लिङ्कहरू

सहयोग गर्नुहोस

आर्थिक सहयोग गर्नुहोस

बाइबल संस्करणहरू

अडियो बाइबलहरू

बाइबल भाषाहरू

आजको बाइबल पद


डिजिटल सेवाकार्यमा

Life.Church
नेपाली भाषा

©2026 Life Church/ YouVersion

गोपनीयता नीतिसर्तहरू
जोखिम प्रकटीकरण कार्यक्रम
फेसबुकट्विटरInstagramयुट्युबपिन्तेरेस्ट