Ịgụ Akụkọ Gbasara Chineke: Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Usoro Oge N'otu AfọIhe Nhụchatụ
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Nke Dr. George Guthrie mepụtarà, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'ewere ihe dị n'Akwụkwọ Nsọ wee hazie ya ka ọgụgụ ya n'aga n'usoro nke oge. Ebe ọ bụ̀ na apụghị imata oge kpọmkwem nke ụfọdụ ihe Akwụkwọ Nsọ na ihe ndị mere eme, ime ka ọgụgụ atụmatụ ihe ọgụgụ a bụrụ nke usoro oge bụ njisí ike ịnye gị n'agụ ya mmazù ihe dum nà ka akụkọ Akwụkwọ Nsọ si wee malite na toó. Ụfọdụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ kà edeberè na nhazi isiokwu (dịka ọmụmaatụ., Jọn 1:1–3 n'ime Izu nke Mbụ, Ụbọchị nke Abụọ, na ọtụtụ Isi Akwụkwọ nke Akwụkwọ Abụ Ọma). Enwerè ọgụgụ isii kwa izu iji nye gị ohere ịgụ ihe ndị ịna enweghị ohere ịgụ, mgbe ị chọrọ ha.
More
Taken from Read The Bible For Life, Copyright 2011 by George H. Guthrie. All Rights Reserved. Published by B&H Publishing Group http://www.readthebibleforlife.com