Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosIhe Nhụchatụ

Onwu nke Jisos
Luk 23:44-56
- Kedu ka okwu Jisos n'elu obe siri nye m olile-anya?
- O buru na m bu out onye n'ime ndi na-eso uzo ya, ma o bu out n'ime umu-nwanyi ahu, gini ka m ga-eche?
Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More
Ọ ga-amasị anyị ikele MentorLink maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: http://www.mentorlink.org/index.php/resources/days-with-jesus/