2,643,350 Esònyelá nga n'ihu anyị a
Ụbọchị 30 Nke Ngbanwe Akwụkwọ Nsọ

Nọvemba Bụ̀ Ọnwa Eji Eme Ememe Akwụkwọ Nsọ Gburugburu Ụwa
Nwee ahụmahụ nke
Akwụkwọ a kachasị gụọ
n'oge niile akọtuberè n'akụkọ
Ọ̀ dịtụbeghị akwụkwọ dị ike, n'akpali mmụọ n'ụzọ dị mma, ma n'agbanwe ndụ dị ka Akwụkwọ Nsọ. Na Nọvemba a, sọ̀rọ́ ihe n'eme gburugburu ụwa dịka ministrị gasị, ụlọ azụmahịa gasị, na Ngwá Baịbụl gasị n'agbakọta ọnụ iji mee ememe nke ike nke Okwu Chineke dị mgbanwe, n'emegharí ndụ, na nke oge n'apụghị ijikwa.
Ndị Nrụkọ-Ọrụ

Mee ememe site n'iji Ihe Ịma Aka Nke Ụbọchị Iri Atọ Nke Ịgụ Akwụkwọ Nsọ
Wèrégodị́ anya uche gị hụ ihe pụrụ ime mgbe ndị mmadụ gburugburu ụwa gà-agbakota ọnụ ịgụ Akwụkwọ Nsọ n'ọnwa Nọvemba. Ihe Ịma Aka Nke Ịgụ Akwụkwọ Nsọ Ruo Ụbọchị Iri Atọ bụ̀ ụzọ anyị pụrụ̀ isi chọpụta. Sòró ụwa mee ememe a site n'itinyè oge gị n'ịgụ Akwụkwọ Nsọ esepụghị aka ihe ruru ụbọchị iri atọ.
