Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 144:1-2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 144:1-2 IGBOB (Bible Nso)

Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú oké nkumem, bu, Onye nēzí akam abua ilu ọ̀gù: Onye nēzí nkpisi-akam ibu agha: Eberem, na ebem ewusiri ike, Na ulo-elum, na onye m'nwere ime ka m'b͕apu; Na ọtam, na onye m'b͕abàworo nime ya; Onye nāzọda ndim n'okpurum.

ABÙ ỌMA 144:1-2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Otuto dịrị ONYENWE ANYị, onye bụ oke nkume m, onye na-ezi aka m abụọ ibu agha, na mkpịsịaka m ịlụ ọgụ. Ọ bụ Chineke m, onye jupụtara nʼịhụnanya, bụrụkwa ebe mgbaba m e wusiri ike, ebe m e wusiri ike na onye mgbapụta m, ọ bụ ọta m, onye m na-agbaba nʼime ya, onye ji aka ike mee ka ndị dị iche iche nọdụ nʼokpuru m.