Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 144:1-2

ABÙ ỌMA 144:1-2 IGBOB

Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú oké nkumem, bu, Onye nēzí akam abua ilu ọ̀gù: Onye nēzí nkpisi-akam ibu agha: Eberem, na ebem ewusiri ike, Na ulo-elum, na onye m'nwere ime ka m'b͕apu; Na ọtam, na onye m'b͕abàworo nime ya; Onye nāzọda ndim n'okpurum.