ABÙ ỌMA 102:1-3
ABÙ ỌMA 102:1-3 Bible Nso (IGBOB)
Jehova, nuru ekperem, Ka ntikum ru kwa Gi nti. Ezonarilam iru-Gi n'ubọchi ahuhu m'nāhu: Tọ nti-Gi n'ala n'ebe m'nọ; N'ubọchi m'nākpọku Gi zam ngwa ngwa. N'ihi na ubọchim nile agwusiwo n'anwuru-ọku, Erechapuwo kwa ọkpukpum nile dika ọlọkọ-ọku.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 102ABÙ ỌMA 102:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nụrụ ekpere m, O ONYENWE ANYị; ka ịkwa akwa m maka inyeaka ruo gị ntị. Ezonarịla m ihu gị nʼụbọchị nsogbu m. Gee ntị nʼekpere m, zakwaa m ngwangwa. Nʼihi na ụbọchị m niile na-agabiga, dịka anwụrụ ọkụ; ọkpụkpụ m niile dịkwa ka ọlọkọ ọkụ.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 102