Nụrụ ekpere m, O ONYENWE ANYị; ka ịkwa akwa m maka inyeaka ruo gị ntị. Ezonarịla m ihu gị nʼụbọchị nsogbu m. Gee ntị nʼekpere m, zakwaa m ngwangwa. Nʼihi na ụbọchị m niile na-agabiga, dịka anwụrụ ọkụ; ọkpụkpụ m niile dịkwa ka ọlọkọ ọkụ.
Gụọ Abụ Ọma 102
Geere nke a ntị Abụ Ọma 102
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 102:1-3
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị