Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MAIKA 7:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MAIKA 7:8 IGBOB (Bible Nso)

Aṅulam ọṅu, gi onye-irom: mb͕e m'dara ada, m'bilie; mb͕e m'nānọdu n'ọchichiri, Jehova gāburum ìhè.

MAIKA 7:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Achịkwala m ọchị gị onye iro m. Mgbe m dara, aga m ebilitekwa. Mgbe m nọ nʼime ọchịchịrị, ONYENWE ANYị nʼonwe ya ga-abụ ihe m.