Maika 7:8
Maika 7:8 BIU
Achịkwala m ọchị gị onye iro m. Mgbe m dara, aga m ebilitekwa. Mgbe m nọ nʼime ọchịchịrị, ONYENWE ANYị nʼonwe ya ga-abụ ihe m.