Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 26:8-9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 26:8-9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ nke a, iwe were ha nke ukwuu. Ha sịrị, “Olee ụdị ịla nʼiyi dị nke a! A gaara erepụta mmanụ a ego dị ukwuu were ego e retara ya nyere ndị ogbenye aka.”

MATIU 26:8-9 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e ndi nēso uzọ-Ya huru ya, iwe were ha nke-uku, ha si, Èji ila-n'iyì nka me gini? N'ihi na apuru ire manu-otite a oké ọnu-ahia, we nye ndi-ob͕eye.