Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Matiu 26:8-9

Matiu 26:8-9 BIU

Ma mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ nke a, iwe were ha nke ukwuu. Ha sịrị, “Olee ụdị ịla nʼiyi dị nke a! A gaara erepụta mmanụ a ego dị ukwuu were ego e retara ya nyere ndị ogbenye aka.”