JONA 2:7-9
JONA 2:7-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Mgbe mmụọ m na-ada mba nʼike nʼike, e chetara m gị ONYENWE ANYị, ma ekpere m bịakwutere gị, nʼime ụlọnsọ ukwu gị dị nsọ. “Ndị na-arapara nʼarụsị dị iche iche na-enweghị uru ha bara, na-agbakụta ebere Chineke azụ. Ma ọ bụ olu abụ ekele ka mụ onwe m ga-eji chụọrọ gị aja. Aga m akwụghachi nkwa niile m kwere. Nʼihi na ‘Nzọpụta bụ nke ONYENWE ANYị.’ ”
Kesaa
Gụọ JONA 2JONA 2:7-9 Bible Nso (IGBOB)
Mb͕e nkpuru-obim nēnweghi ike nimem, Jehova ka m'chetara: Ekperem we bakute Gi, ba n'ulo uku Gi di nsọ. Ndi nāriba ihe-efu di iche iche nke nābughi ihe ama, Ebere-ha ka ha nārapu. Ma mu onwem gēji olu ekele chuara Gi àjà; Ihe nke m'kweworo na nkwa ka m'gākwughachi. Nzọputa diri Jehova.
Kesaa
Gụọ JONA 2